Luke 8:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị nọ nꞌebe ahụ mgbe Jisọs chụpụrụ mmụọ ọjọ ndị ahụ, kọọrọ ndị si nꞌime obodo pụta otu Jisọs siri gwọọ nwoke ahụ.
Igbo 2006
Ndi huru ya we kọrọ ha otú azọputara onye ahu ndi-mọ ọjọ ji.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị hụrụ ka ihe a si mee kọọrọ ha ka e siri gwọọ onye ahụ mmụọ ọjọọ na-esogbu.