Luke 8:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ ndị nile bi na Gadarin na nꞌobodo gbara ebe ahụ gburugburu rịọrọ Jisọs ka ọ hapụrụ ha obodo ha, nꞌihi na ụjọ dị ukwuu tụrụ ha. Jisọs banyekwara nꞌime ụgbọ mmiri ahụ bido ịgaghachi ebe o si bịa.
Igbo 2006
Ọra nile nke ala ndi Gerasa di ya gburugburu we kpere Ya ka O si n'ebe ha nọ la; n'ihi na ha nātu oké egwu: O we ba nime ub͕ọ, laghachi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ndị niile bi na Gerazin na nʼobodo gbara ebe ahụ gburugburu rịọrọ Jisọs ka ọ hapụrụ ha obodo ha, nʼihi na egwu dị ukwuu tụrụ ha. Ọ banyekwara nʼime ụgbọ mmiri ahụ laghachi.