Luke 8:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jisọs na-abanye nꞌụgbọ, nwoke ahụ o sitere nꞌime ya chụpụ mmụọ ọjọọ ahụ, bịara rịọ ya sị, “Biko kwerenụ ka m soro gị.” Ma Jisọs ekweghi. Kama ọ gwara ya sị,
Igbo 2006
Ma nwoke nke ndi-mọ ọjọ siri nime ya puta nāriọ Ya ka ya na Ya biri: ma O zilagara ya, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nwoke a e sitere nʼime ya chụpụ mmụọ ọjọọ rịọrọ ya ka o soro ya ma o zilagara ya, sị ya,