Luke 8:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe igwe mmadụ sitere nꞌọtụtụ obodo gbaa Jisọs gburugburu, Jisọs meghere ọnụ ya jiri ilu gwa ha okwu sị,
Igbo 2006
Ma mb͕e oké ìgwè madu nēzukọ, mb͕e ndi si n'obodo nile nābiakute kwa Ya, O we kwue okwu site n'ilu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe oke igwe mmadụ gbakọrọ ha na ndị mmadụ si nʼobodo dị iche iche bịakwute ya. Ọ tụụrụ ha ilu a sị,