Luke 8:40 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, Jisọs lọghachiri nꞌobodo Kapanọm. Nꞌebe ahụ ndị mmadụ jiri ọṅụ nabata ya, nꞌihi na ha na-ele anya ọbịbịa ya.
Igbo 2006
Ma mb͕e Jisus laghachiri, ìgwè madu ahu nara Ya nke-ọma; n'ihi na ha nile nēle anya Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs lọghachiri, igwe mmadụ nabatara ya nʼihi na ha niile na-eche ya.