Luke 8:41 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ otu onyeisi ụlọ ekpere ndị Juu a na-akpọ Jairọs, bịara daa nꞌala nꞌụkwụ Jisọs, rịọ ya ka ọ bịa nꞌụlọ ya.
Igbo 2006
Ma le, otù nwoke, aha-ya bu Jeairọs, biara, ya onwe-ya bu kwa onye-isi ulo-nzukọ: o we da n'ala n'ukwu Jisus, we riọ Ya ka Ọ bia n'ulo-ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ otu nwoke nke aha ya bụ Jairọs, onye bụ onyeisi nʼụlọ ekpere, bịara daa nʼala nʼụkwụ Jisọs na-arịọ ya ka ọ bịa nʼụlọ ya.