Luke 8:42 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jairọs mụtara nanị otu nwanta nwanyị, onye gbara afọ iri na abụọ nꞌoge ahụ. Nwanta nwanyị a nọkwa nꞌọnụ ọnwụ. Mgbe Jisọs so Jairọs na-aga nꞌụlọ ya, ọtụtụ ndị so Jisọs na-enu ibe ha aka, na-achọ ịbịaru Jisọs nso.
Igbo 2006
n'ihi na o nwere nwa-nwanyi ọ muru nání ya, nke b͕ara ihe ra ka arọ iri na abua, nwata ahu nānwu kwa anwu. Ma mb͕e Ọ nēje ìgwè madu nile nākpab͕u Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na otu nwata nwanyị ọ mụtara naanị ya, nke gbara afọ iri na abụọ nọ nʼọnụ ọnwụ. Mgbe ọ na-aga, igwe mmadụ ahụ na-akpagbu ya.