Luke 8:46 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Jisọs zara sị ya, “O nwere otu onye metụrụ m aka, nꞌihi o metụrụ m nꞌahụ na ike esitela m nꞌahụ pụọ.”
Igbo 2006
Ma Jisus siri, Madu meturum aka: n'ihi na Mu onwem mara na ike esiwori n'arum puta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Jisọs sịrị, “Otu onye metụrụ m aka; amatara m na ike esitela nʼime m pụọ.”