Luke 8:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Otu onye ọrụ ubi gara nꞌubi ya ịgha mkpụrụ, mgbe ọ nọ na-agha mkpụrụ ndị a, ụfọdụ nꞌime mkpụrụ ahụ dara nꞌakụkụ ụzọ ebe ndị mmadụ zọrọ ha ụkwụ ụmụ nnụnụ bịakwara tụrịa ha loo.
Igbo 2006
Ọgha-nkpuru puru ka ọ gha nkpuru-ya: mb͕e ọ nāgha, ufọdu we da n'akuku uzọ; ewe zọkwasi ha ukwu, anu-ufe nke elu-igwe we tuturie ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọgha mkpụrụ pụrụ ịkụ mkpụrụ ya, mgbe ọ nọ na-agha mkpụrụ ndị a, ụfọdụ nʼime mkpụrụ ahụ dara nʼakụkụ ụzọ ebe ndị mmadụ zọrọ ha ụkwụ, ụmụ nnụnụ bịakwara tụrịa ha loo.