Luke 8:50 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma mgbe Jisọs nụrụ ihe onye ahụ kwuru, ọ gwara Jairọs sị, “Atụla egwu, kama kwere na m, a ga-emekwa ka ahụ dị ya mma.”
Igbo 2006
Ma mb͕e Jisus nuru ya, Ọ za ya, si, Atula egwu: kwere nání, agāzọputa kwa ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe Jisọs nụrụ ozi a, ọ zara ya sị, “Atụla egwu, naanị kwere, a ga-agwọkwa ya.”