Luke 8:51 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha ruru ụlọ Jairọs, Jisọs ekweghị ka onye ọ bụla ọzọ soro ya baa nꞌime ụlọ ahụ, Ọ kpọọrọ nanị Pita na Jemes na Jọn na nne na nna nwanta ahụ, banye nꞌime ụlọ ahụ.
Igbo 2006
Ma mb͕e Ọ biaruru ulo ahu, O kweghi onye ọ bula so Ya ba, ma-ọbughi Pita, na Jọn, na Jemes, na nna nwata-nwayi ahu na nne-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o rutere nʼụlọ Jairọs, o kweghị ka onye ọbụla soro ya baa nʼime ụlọ ahụ ma ọ bụghị naanị Pita, Jọn, Jemis, nne na nna nwata ahụ.