Luke 8:53 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ndị ahụ nụrụ ihe Jisọs kwuru, ha chịrị ya ọchị, nꞌihi na ha onwe ha maara na nwanta nwanyị ahụ anwụọla.
Igbo 2006
Ha we chìa Ya ọchì, ebe ha matara na ọ nwuru anwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha chịrị ya ọchị, nʼihi na ha matara na ọ nwụrụ anwụ.