Luke 8:54 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs zipụrụ ndị nile na-akwa akwa nꞌụlọ ahụ ezi. Ọ banyere, jide nwanta ahụ nꞌaka ya, selie ya elu, kpọọ ya sị, “Nwa m nwanyị, bilie!”
Igbo 2006
Ma Ya onwe-ya jidere ya n'aka, we kpọ, si, Nwata-nwanyi, bilie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma o jidere ya nʼaka, sị, “Nwa m, bilie!”