Luke 8:55 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mmụọ ya lọghachiri ọzọ. O bilitekwara. Jisọs gwara ndị mụrụ ya ka ha chọọrọ ya nri ka o rie.
Igbo 2006
Mọ-ya we lata, o wè bilie ngwa ngwa: O we si ka enye ya ihe-oriri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmụọ ya lọghachiri, o bilitekwara mgbe ahụ. Ọ gwakwara ha ka ha chọọrọ ya nri ka o rie.