Luke 8:56 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụdị ọṅụ juru ndị mụrụ nwa ahụ obi enweghị ọkụkọ. Ma Jisọs dọrọ ha aka na ntị sị ha agwakwala onye ọ bụla ihe mere.
Igbo 2006
Ibobo we nwubiga ndi muru ya ókè n'aru: ma O nyere ha iwu ka ha ghara igwa onye ọ bula ihe emereri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe a gbara ndị mụrụ ya gharịị ma ọ nyere ha iwu ka ha ghara ịkọrọ onye ọbụla ihe mere.