Luke 8:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụfọdụ nꞌime mkpụrụ ndị a dakwasịrị nꞌelu nkume. Mgbe ha toro ha kpọnwụrụ nꞌihi na aja dị nꞌelu nkume ahụ enweghị ike ịmịta mmiri nke mkpụrụ ahụ ji adị ndụ.
Igbo 2006
Nkpuru ọzọ we da n'elu oké nkume; mb͕e ha puru ome, ha we kpọnwua, n'ihi na ha enweghi ala miri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụfọdụ nʼime ha dakwasịrị nʼelu nkume. Mgbe ha puputara chọọ ito, ha kpọnwụrụ nʼihi na mgbọrọgwụ ha enweghị ike ịmịta mmiri mkpụrụ ahụ ga-eji dị ndụ.