Luke 8:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe e mesịrị, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya jụọ ya sị, “Kọwaara anyị ihe ilu mkpụrụ a a ghara pụtara.”
Igbo 2006
Ndi nēso uzọ-Ya we jua Ya ihe ilu a gābu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-eso ụzọ ya jụrụ ya ihe ilu a pụtara.