Luke 9:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị ahụ nile riri tutuu efọ eju ha. Nꞌikpeazụ ndị na-eso ụzọ Jisọs tụtụkọtara ibiribe beredi fọdụrụ tụtụjuo ya nkata iri na abụọ.
Igbo 2006
Ha we rie, afọ ju-kwa-ra ha nile: ewe tutukọ iberibe fọduru ha, nkata iri na abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha niile riri rijuokwa afọ, a tụtụkọtara ihe fọdụrụ, tụtụjuo nkata iri na abụọ nʼiberibe achịcha fọdụrụ.