Luke 9:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ gwakwara ha sị, “Nwa nke mmadụ ga-ahụ ahụhụ dị ukwuu. Nꞌihi na ndị okenye anyị, na ndị isi nchụaja na ndị ozizi iwu ga-ajụ ya. Ha ga-egbu ya, ma ụbọchị atọ gafee, ọ ga-esite nꞌọnwụ bilie ọzọ.”
Igbo 2006
si, Nwa nke madu aghaghi ihu ọtutu ahuhu, ndi-okenye na ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ aghaghi kwa iju Ya, aghaghi ib͕u kwa Ya, na ime kwa ka O si n'ọnwu bilie n'ubọchi nke-atọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na-asị, “Nwa nke Mmadụ aghaghị ịhụ ọtụtụ ahụhụ dị iche iche. Ndị okenye na ndịisi nchụaja, na ndị ozizi iwu ga-ajụ ya. Aghaghị igbu ya, ma nʼụbọchị nke atọ, a ga-eme ka o site nʼọnwụ bilie.”