Luke 9:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs gwakwara ha sị, “Ọ bụrụ na unu achọọ isoro m, unu kwesịrị ịgụ ndụ unu dị ka ihe furu efu, buru obe unu ụbọchị nile na-eso m.
Igbo 2006
O we si ha nile, Ọ buru na onye ọ bula achọ ka o som n'azu, ya ju onwe-ya, buli kwa obe-ya kwa-ubọchi, nēsokwam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ọ sịkwara ha, “Ọ bụrụ na onye ọbụla achọọ iso m nʼazụ, ọ ghaghị ịjụ onwe ya ma buru obe ya kwa ụbọchị na-eso m.