Luke 9:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Uru gịnị ka mmadụ nwere ma ọ bụrụ na o ritechaa ụwa nile nꞌuru ma tufuo ndụ ya, bụrụkwa onye furu efu na onye ga-ala nꞌiyi?”
Igbo 2006
N'ihi na ùrù gini ka ọ nābara madu, ma ọ buru na o rita uwa dum n'urù, o we tufue ma-ọbu anapu ya onwe-ya?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Uru gịnị ka mmadụ nwere ma ọ bụrụ na o ritechaa ụwa niile nʼuru ma tufuo ndụ ya, maọbụ bụrụ onye a napụrụ ndụ ya?