Luke 9:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Eziokwu ka m na-agwa unu mgbe m na-asị, na ụfọdụ nọ ugbu a, nꞌetiti unu, ndị na-agaghị anwụ tutuu ruo mgbe ha ga-ahụ alaeze Chineke.”
Igbo 2006
Ma asim unu n'ezie, Ufọdu di n'etiti ndi guzoro n'ebe a, ndi nāgaghi-edetu ọnwu ire ma-ọli, rue mb͕e ha gāhu ala-eze Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nʼezie asị m unu, ụfọdụ nʼime ndị guzo nʼebe a agaghị edetụ ọnwụ ire tupu ha ahụ alaeze Chineke.”