Luke 9:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe abalị asatọ gafere, Jisọs kpọọrọ Pita na Jọn na Jemes gaa nꞌelu ugwu ikpe ekpere.
Igbo 2006
O we rue mb͕e ubọchi asatọ gasiri mb͕e O kwusiri okwu ndia, na Ọ chiri Pita na Jọn na Jemes tiyere Onwe-ya, rigo n'ugwu ahu ikpe ekpere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụbọchị asatọ gasịrị, ọ kpọọrọ Pita na Jọn na Jemis gaa nʼelu ugwu ikpe ekpere.