Luke 9:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs gwara ha sị, “Unu ewerekwala ihe ọ bụla nꞌihi ije a, unu ewerekwala mkpa nꞌaka ma ọ bụ akpa, unu ewerekwala nri, unu ewerela ego ma ọ bụ uwe abụọ.
Igbo 2006
O we si ha, Unu ewela ihe ọ bula n'ije-unu, unu ewela nkpa-n'aka, ma-ọbu àkpà, ma-ọbu ob͕e achicha, ma-ọbu ego; unu enwe-kwa-la uwe-ime abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gwara ha sị, “Unu ewerekwala ihe ọbụla maka njem a, maọbụ mkpanaka maọbụ akpa, maọbụ achịcha maọbụ ego maọbụ uwe abụọ.