Luke 9:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ihe ndị a na-eme, Pita na mmadụ abụọ ndị ọzọ nọ na-arahụ ụra. Mgbe ha tetara, ha hụrụ ebube Jisọs, hụkwa mmadụ abụọ ahụ ha na Jisọs nọ na-ekwurita okwu.
Igbo 2006
Ma ura jururi Pita na ndi ya na ha nọ n'anya: ma mb͕e ha tetara nke-ọma, ha hu ebube-Ya, na ndikom abua ahu Ya na ha guzoro.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita na ndị ya na ha nọ na-arahụ ụra. Mgbe ha tetara, ha hụrụ ebube ya na ndị ikom abụọ ya na ha nọ na-ekwurịta okwu.