Luke 9:35 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ, ha nụrụ olu si nꞌeluigwe kwuo okwu sị, “Onye a bụ Ọkpara m onye m họpụtara.”
Igbo 2006
Olu we si n'igwe-oji ahu puta, si, Onye a bu Ọkparam, Onye M'rọputara: nurunu okwu-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Olu sitere nʼigwe ojii ahụ daa sị, “Onye a bụ Ọkpara m, onye m họpụtara; geenụ ya ntị.”