Luke 9:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe olu ahụ kwusịrị okwu, ọ bụkwa nanị Jisọs ka Pita na Jọn na Jemes hụrụ. Ọ dịkwaghị onye ọ bụla ha gwara ihe ha hụrụ, kama ha debere ihe nile nꞌobi ha.
Igbo 2006
Mb͕e olu ahu putasiri, ahuru nání Jisus. Ndi ahu we kpuchie ọnu-ha, ha akọghi kwa akukọ ihe ọ bula ha hururi nye onye ọ bula na mb͕e ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe olu ahụ kwusiri okwu, ha chọpụtara na Jisọs nọ naanị ya. Ndị na-eso ụzọ ya kpuchiri ọnụ ha, debe ihe niile nʼobi ha, ọ dịkwaghị onye ọbụla ha gwara ihe ha hụrụ.