Luke 9:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌụbọchị nke ọzọ ya, mgbe ha si nꞌugwu ahụ na-arịdata, ọtụtụ mmadụ zukọtara na ndịda ugwu ahụ ịhụ Jisọs.
Igbo 2006
O rue, n'ubọchi so ya, mb͕e ha siri n'ugwu ahu rida, na oké ìgwè madu zutere Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼechi ya, mgbe ha si nʼugwu ahụ rịdata, oke igwe mmadụ bịara zute ya.