Luke 9:43 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọrụ a Jisọs rụrụ juru ndị nile nọ nꞌebe ahụ anya. Ịdị ukwuu nke ike Chineke tụrụ ha nꞌanya. Ma mgbe onye ọ bụla nꞌọgbakọ ahụ nọ na-ekwu okwu ọma nꞌihi ihe Jisọs mere, ọ kpọrọ ndị na-eso ụzọ ya sị ha,
Igbo 2006
Ma ibobo idi-uku nke Chineke nwuru ha nile n'aru. Ma mb͕e ihe nile Ọ nēme nēju madu nile anya, Ọ si ndi nēso uzọ-Ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebube ukwu nke Chineke tụrụ ha nʼanya. Ma mgbe onye ọbụla nọ na mgbagwoju anya nʼihi ọrụ ọ rụrụ, ọ sịrị ndị na-eso ụzọ ya,