Luke 9:44 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Unu echefula okwu a m chọrọ ịgwa unu ugbu a. A ga-arara Nwa nke mmadụ nye nꞌaka ndị ga-egbu ya.”
Igbo 2006
Unu onwe-unu debe okwu ndia na nti-unu: n'ihi na agaje irara Nwa nke madu nye n'aka madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Geenụ ntị nke ọma banyere ihe m chọrọ ịgwa unu. A ga-arara Nwa nke Mmadụ nye nʼaka ụmụ mmadụ.”