Luke 9:46 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu ụbọchị, ịrụ ụka dapụtara nꞌetiti mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso Jisọs, banyere onye ka ibe ya ukwuu.
Igbo 2006
Iru-uka we da n'etiti ha, onye gāka ibe-ya uku n'etiti ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ịrụ ụka dapụtara nʼetiti ha banyere onye karịrị ibe ya ukwuu.