Luke 9:49 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jọn gwara ya sị, “Nna anyị ukwu, anyụ hụrụ otu nwoke ka o ji aha gị na-achụpụ mmụọ ọjọọ. Ebe ọ na-esoghị nꞌotu anyị, anyị kwụsịrị ya.”
Igbo 2006
Jọn we za, si, Nna-ayi, ayi huru otù onye ka ọ nāchupu ndi-mọ ọjọ n'aha-Gi; ayi we b͕ochie ya, n'ihi na ọ dighi-eso ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jọn a zaa sị, “Nna anyị ukwu, anyị hụrụ otu onye ka o ji aha gị na-achụpụ mmụọ ọjọọ. Ebe ọ na-esoghị anyị, anyị gbochiri ya.”