Luke 9:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Obodo ọ bụla kwa unu gara, nke ndị bi nꞌime ya jụrụ ịnabata unu, mgbe unu si nꞌime ya na-apụ, kụpụsịanụ aja obodo ahụ dị unu nꞌụkwụ, dị ka ihe ngosi na ha jụrụ unu na okwu Chineke.”
Igbo 2006
Ka ha ra kwa, bú ndi nānaraghi unu nke-ọma, mb͕e unu nāpu n'obodo ahu tichapu ájá di n'ukwu-unu ka ọ buru ha àmà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ebe ọbụla a na-anabataghị unu, kụchapụnụ aja dị nʼụkwụ unu mgbe unu na-apụ nʼobodo ahụ, ka ọ bụrụ ihe ama megide ha.”