Luke 9:52 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O zipụrụ ụfọdụ ndị ozi ya ka ha gaa nꞌihu ijikere ndị mmadụ ịnabata ya. Ndị ozi a gara rute nꞌụfọdụ obodo nta nke dị na Sameria.
Igbo 2006
O we zipu ndi-ozi n'iru Ya: ha we ga, ba n'otù obodo ntà nke ndi Sameria, ka ha doziere Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O zipụrụ ndị ozi, ka ha buru ya ụzọ gawa. Ka ha na-aga ha batara nʼotu obodo nta nke ndị Sameria ịkwado ihe niile tupu ọ bịa;