Luke 9:57 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha nọ na-aga ije a, otu nwoke bịakwutere Jisọs sị ya, “Aga m eso gị gaa ebe ọ bụla ị na-aga.”
Igbo 2006
Mb͕e ha nāga n'uzọ, otù onye we si Ya, M'gēso Gi ebe ọ bula Ì nēje.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha nọ na-aga ije a, otu nwoke sịrị ya, “Aga m eso gị gaa ebe ọbụla ị na-aga.”