Luke 9:59 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs gwara onye ọzọ bịakwutere ya sị, “Soro m.” Ma nwoke ahụ zara sị, “Biko, nyenụ m ohere ka m gaa buru ụzọ lie nna m.”
Igbo 2006
O we si onye ọzọ, Som. Ma ọ siri, Onye-nwe-ayi, kwe ka m'buru uzọ je lìe nnam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gwara onye ọzọ sị, “Soro m.” Ma ọ sịrị ya. Onyenwe anyị, “Biko, nye m ohere ka m gaa buru ụzọ lie nna m.”