Luke 9:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị ahụ na-eso ya gara dị ka Jisọs gwara ha. Ha gara nꞌobodo nile, na-ekwusa ozi ọma. Ha gwọkwara ọtụtụ ndị ọrịa.
Igbo 2006
Ha we pua, we nējezu obodo ntà ahu nile, nēzisa ozi ọma Ya, nēme kwa ka aru madu di ike n'ebe nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha gara nʼobodo nta niile na-ekwusa oziọma na-agwọkwa ndị ọrịa nʼebe niile.