Luke 9:61 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye ọzọ kwa bịakwutere Jisọs sị ya, “Aga m esoro gị, ma biko kwere ka m gaa gwa ndị ezinụlọ m na m na-ahapụ ha.”
Igbo 2006
Onye ọzọ we si kwa, M'gēso Gi, Onye-nwe-ayi; ma kwe ka m'buru uzọ kele ndi nọ n'ulom ekele ikpe-azu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma onye ọzọkwa, sịrị ya, “Aga m eso gị, Onyenwe m, ma kwere ka m buru ụzọ gaa sị ndị ezinaụlọ m nọdụnụ nke ọma.”