Luke 9:62 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs zara ya sị, “Onye ọ bụla ji ọgụ ya malite ịrụ ọrụ nꞌubi, mesịa hapụ ọrụ ọ na-arụ lewe anya nꞌazụ, ekwesịghị ịba nꞌalaeze Chineke.”
Igbo 2006
Ma Jisus siri ya, Ọ dighi onye ọ bula nke nēle anya n'azu, mb͕e o tiyesiri aka-ya n'ọ́gù anu-ulo nādọkpughari, kwesiri ala-eze Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ya, “Onye ọbụla jidere aka nʼọgụ anụ ụlọ na-adọkpụ ma na-ele anya nʼazụ ekwesighị alaeze Chineke.”