Luke 9:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Herọd onye na-achị Galili nụrụ akụkọ banyere ihe Jisọs na-eme, ihe ọ nụrụ gbagwojuru ya anya, nꞌihi na ụfọdụ mmadụ gwara ya na Jisọs bụ Jọn omee baptizim, na o sitela nꞌọnwụ bilie.
Igbo 2006
Ma Herod, bú tetrarch, nuru ihe nile emere: o we nēcheb͕u onwe-ya, n'ihi na ufọdu siri, na Jọn esiwori na ndi nwuru anwu bilie;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Herọd onye ọchịchị nụrụ akụkọ banyere ihe niile merenụ, ọ gbagwojuru ya anya nʼihi na ụfọdụ mmadụ na-asị, na Jọn omee baptizim esitela na ndị nwụrụ anwụ bilie.