Luke 9:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị ọzọ gwara ya na Jisọs bụ Ịlaịja onye bịaghachiri azụ. Ma ọ dịkwa ndị ọzọ gwara ya na Jisọs bụ otu nꞌime ndị amụma ochie ahụ sitere nꞌọnwụ bilie.
Igbo 2006
ufọdu si-kwa-ra, na Elaija aputawori ihè; ndi ọzọ si-kwa-ra na otù onye nime ndi-amuma ochie esiwori n'ọnwu bilie ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ọzọ na-asị na Ịlaịja apụtala, ebe ndị ọzọ na-asị na otu nʼime ndị amụma ochie apụtakwala ndụ ọzọ.