Malachi 1:5 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Anya-unu gāhu kwa, unu onwe-unu gāsi kwa, Jehova di uku rue ofè ókè-ala Israel.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anya unu ga-ahụ nke a ma unu ga-ekwukwa, ‘ Onyenwe anyị dị ukwuu, ọ bụladị ruo nʼofe oke ala Izrel!’ ”