Mark 1:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ dịghị anya mgbe ihe ndị a mesịrị, Mmụọ Nsọ kwaliri Jisọs ka ọ gaa nꞌime ọzara.
Igbo 2006
Ngwa ngwa Mọ Nsọ we chua Ya ba n'ọhia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa, Mmụọ Nsọ duuru ya baa nʼime ọzara.
Recommended Reading