Mark 1:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, mgbe e jidere Jọn tụnye ya nꞌụlọ mkpọrọ, Jisọs gara Galili. Ebe ahụ ka ọ nọ na-ekwusa ozi ọma Chineke.
Igbo 2006
Ma mb͕e arasiiri Jọn nye, Jisus biara na Galili, nēkwusa ozi ọma Chineke,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe e tinyesịrị Jọn nʼụlọ mkpọrọ, Jisọs gara na Galili, na-ekwusa oziọma Chineke.