Mark 1:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ọ na-aga ije nꞌakụkụ ọnụ mmiri osimiri Galili ọ hụrụ Saịmọn na Anduru nwanne ya. Ha bụ ndị ọkụ azụ. Jisọs hụrụ ha mgbe ha na-awụnye ụgbụ ha ji egbu azụ nꞌime mmiri.
Igbo 2006
Mb͕e Ọ nāga n'usọ oké osimiri Galili, O we hu Saimon na Andru nwa-nne Saimon ka ha nāwuye úb͕ú n'oké osimiri: n'ihi na ha bu ndi-ọkù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs na-aga nʼakụkụ osimiri Galili, ọ hụrụ Saimọn na Andru nwanne ya, ka ha na-awụnye ụgbụ ha nʼime mmiri nʼihi na ha bụ ndị ọkụ azụ.