Mark 1:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Amụma ahụ Aịzaya onye amụma buru emezuola. Nꞌihi na Chineke sitere nꞌọnụ ya gbaa ama sị na mgbe ọbịbịa Jisọs ruru, ọ ga-ezite otu onye ga-ekwusara mmadụ nile na oge ọbịbịa ya eruola.
Igbo 2006
Dika edeworo ya n'akwukwọ Aisaia onye-amuma, si, Le, Mu onwem nēzipu onye-ozim ka ọ ga n'iru gi, Onye gēmezi uzọ-gi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka e dere ya rịị nʼakwụkwọ Aịzaya onye amụma sị, “Aga m ezipu onyeozi m nʼihu gị, onye ga-edozi ụzọ gị.”