Mark 1:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Otu ihe ahụ Jisọs gwara Saịmọn na Anduru ka ọ gwakwara Jemes na Jọn. Na-atụfughị oge Jemes na Jọn hapụrụ nna ha nꞌime ụgbọ mmiri ha ji egbu azụ soro Jisọs. Nna Jemes na Jọn nwere ndị o goro ọrụ so ya na-arụ ọrụ nꞌoge a.
Igbo 2006
Ngwa ngwa O we kpọ ha: ha we rapu nna-ha Zebedi n'ub͕o, ya na ndi-ọlu egoro ego, ha je so Ya n'azu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa, ọ kpọrọ ha, ha hapụrụ nna ha Zebedi na ndị o goro ọrụ nʼime ụgbọ soro ya.