Mark 1:28 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ dịghị anya akụkọ ọrụ a Jisọs rụrụ gbasara ruo ebe nile. Ndị mmadụ bi nꞌakụkụ Galili nile nụrụ ihe banyere ya.
Igbo 2006
Ngwa ngwa ewe kọsa akukọ-Ya ebe nile n'ala dum di Galili gburugburu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Akụkọ banyere ya gbasara ngwangwa ruo akụkụ niile nke Galili.