Mark 1:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nwoke a, dị ka Aịzaya siri kwuo ga-esite nꞌọzara ebe ọ ga-ebi kwuo okwu. Isi okwu ya ga-abụkwa: “Dozienu ụzọ maka ọbịbịa Onyenwe anyi, meenụ ka okporo ụzọ ọ ga-agbaso guzozie.”
Igbo 2006
Olu otù onye nēti nkpu n'ọhia, si, Dozienu uzọ Onye-nwe-ayi, Me okporo-uzọ-Ya ka ha guzozie;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Otu onye na-eti mkpu nʼọzara, na-asị, ‘Dozienụ ụzọ maka Onyenwe anyị, meenụ ka okporoụzọ ya guzozie.’ ”