Mark 1:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha jeruru nꞌụlọ ahụ, ha hụrụ nne nwụnye Saịmọn ka o dina nꞌihe ndina. Ahụ ọkụ jikwa ya. Ha gwara Jisọs banyere nke a.
Igbo 2006
Ma nne nwunye Saimon nēdina n'aru-ọku; ngwa ngwa ha we gwa Ya okwu bayere nwanyi ahu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge a, nne nwunye Saimọn dina nʼakwa ndina. Ahụ ọkụ jikwa ya. Ha mere ka ọ mata banyere ya.